Ije Enu by Phyno featuring Jeriq is a reflective, deeply grounded track centered on humility, patience, and perseverance through life's journey, with the lyrics warning against arrogance, encouraging endurance through struggle, and acknowledging God's grace in transforming past hardship into success.
LET THAT SINK IN Album Cover
Phyno & Jeriq - Ije Enu Lyrics
Ah-ah (ogbe, kpere) Ah-ah
I dey hustle make I see front o I dey go to bed with no light o If I talk, dem go begin laugh o On the air but I go soon land o Everybody wey dey look you lesser Oge na abia dem go know you wella Every day I pray for new heights o And I thank God for my new life o
Kpere, ah-ah Onye ejikwana ụwa we nya isi o Kpere, ah-ah Onye ejikwana ụwa we nya isi o Mama mụ gwalụm nwa'm o Ọkwa ịmana ndidi bụ ije enu o Kpere, ah-ah Onye ejikwana ụwa we nya isi o
(Ogbe) Onye ejikwana ụwa me ọnụ, uwa na-eme ntụghari Anọkwam n'ụzọ ka nwanyị na-ele afịa mbụghari Emena nwanne gị underate ma Ifeoma na-emelu gị Nwoke na-ebe akwa alịlị before na-ebezi akwa anwụlị Wepụ aka enwe n'ọfe before ọ mebielụ gị ife Na-achụkwa aja kam hapụ I no n'ana ka ute Ụdem na-ede ngozi dị n'arụm ka ude Ọ ga-abụlụ mmadụ ncha bụ ekpere anyị na-ekpe Ise
Atụna ụjọ fight for your right ka ịbụ activist Na-alụ masterpiece ifem na-achọzi bụ to master piece Mercedes today tomorrow ga-abụkwa lambo keys Christ melụm Amara na embassy m ka Pastor Chris Nọlụ on motion e match break n'afịa m arụ Ọnwe ka ọ dị na onye nọ n'iru biazi naba azụ Isi nkume ana-achọzi kịta bụ okwute ajụlụ ajụ Nke dị n'iru ka nkụ Ebube agụ na-eche agụ
Kpere, ah-ah Onye ejikwana ụwa we nya isi o Kpere, ah-ah Onye ejikwana ụwa we nya isi o Maka Mama mụ sị mụ nwa ọma o Ọkwa ịmana ndidi bụ ije enu o Ah, ah-ah Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook